Igbo Past Questions

Study and practice Igbo past questions with answers and detailed explanations. Then test your knowledge using our interactive CBT practice platform and prepare confidently for your upcoming examinations.

40 questions JAMB 284 CUSTOM 1
Download PHP app Ask a Question Check Syllabus Past Question Videos Topic Video Lessons

Take a test

Past Questions

40 questions
Question 1 of 20 40 total questions
Question 1
jamb 2020

Kedụ nke bụ 888? Narị

Aasatọ iri asatọ na asatọ
Biri asatọ na asatọ
Casatọ asatọ asatọ
Dasatọ na asatọ na asatọ
View Explanation & Discuss
Question 2
jamb 2020

Ọlee nke bụ nnochiahịa ebe a? Ha zụtara ewụ ọcha ụnyaahụ. Ọjị

AEwụ
Bụnyaahụ
Cọcha
DHa
View Explanation & Discuss
Question 3
jamb 2020

Kedụ ihe nzụ pụtara n'asụsụ bekee?

AChalkboard
BDuster
CChalk
DPencil
View Explanation & Discuss
Question 4
jamb 2020

Gịnị ka a na-akpọ ship n'Igbo?

AỤgbọ ala
BỤgbọelu
CỤgbọọlọkọ
DỤgbọ mmiri
View Explanation & Discuss
Question 5
jamb 2020

Ọtụ n'ime anọ pụtara

A1/2
B1/4
C3/4
D
View Explanation & Discuss
Question 6
jamb 2020

Gịnị ka 2/4 pụtara n'Igbo?

AỌtụ n'ime anọ
BAnọ n'ime abụọ
CAbụọ n'elu anọ
DAbụọ n'ime anọ
View Explanation & Discuss
Question 7
jamb 2020

Ọlee the "one million" pụtara n'asụsụ Igbo?

AỌtụ ijeri
BỌtụ puku
CỌtụ nde
DỌtụ narị
View Explanation & Discuss
Question 8
jamb 2020

Ọtụ puku, narị abụọ na anọ pụtara

A1,204
B1,402
C1,002
D1,040
View Explanation & Discuss
Question 9
jamb 2020

Ọlee ihe one hundred and fifty pụtara n'Igbo? Ọtụ narị na

AIri ise
BIri na ise
CIse
DIri ise na ise
View Explanation & Discuss
Question 10
jamb 2020

Ụzọ adireesi ọle ka leta anamachọọrọ nwere?

AAbụọ
BAtọ
CAnọ
DỌtụ
View Explanation & Discuss
Question 11
jamb 2020

Ha na-esi nri. "Ha" n'ahiriokwu a bụ

Aaha
Bmbuuzo
Cnnochiahịa
Dnjụajụjụ
View Explanation & Discuss
Question 12
jamb 2020

Gịnị ka '80' pụtara n'Igbo?

AIri asatọ
BAsatọ na efu
CAsatọ
DIri na asatọ
View Explanation & Discuss
Question 13
jamb 2020

Gịnị ka 3/4 pụtara n'Igbo?

AAtọ agbakwụnyere anọ
BAnọ n'ime atọ
CAtọ e tinyere anọ
DAtọ n'ime anọ
View Explanation & Discuss
Question 14
jamb 2020

Write 20 in Igbo.

Aabụọ
Biri abụọ
Ciri
Diri abụọ na efu
View Explanation & Discuss
Question 15
jamb 2020

What is mkpuruokwu called in English?

AWord
BFormation
CAlphabet
DLetters
View Explanation & Discuss
Question 16
jamb 2020

Which among these is not a vowel in Igbo?

AN
BA
CỌ
DE
View Explanation & Discuss
Question 17
jamb 2020

Họpụta nke abụghị okwụ ajụjụ na ndị a

AỤlọ
BEbee
CGịnị
DKedụ
View Explanation & Discuss
Question 18
jamb 2020

Ọlee akara e ji egosi mgbe ihe mberedede mere?

A-
B?
C!
D:
View Explanation & Discuss
Question 19
jamb 2020

Mgbọchiume mkpị ọle ka e nwere n'Igbo?

AIri na itoọlụ
BAsatọ
CItoọlụ
DIri
View Explanation & Discuss
Question 20
jamb 2020

Ụdaụme Igbo ọ dị ọle?

AAbụọ
BIri abụọ na asatọ
CItoọlụ
DAsatọ
View Explanation & Discuss
Question Navigator
Current
MathsFaculty