Igbo Past Questions

Study and practice Igbo past questions with answers and detailed explanations. Then test your knowledge using our interactive CBT practice platform and prepare confidently for your upcoming examinations.

284 questions JAMB 284 CUSTOM 1
Download PHP app Ask a Question Check Syllabus Past Question Videos Topic Video Lessons

Take a test

Past Questions

284 questions
Question 1 of 20 284 total questions
Question 101
jamb 2021

Uzochi na-eri nri. Nke a kara ihe n'ọkpụrụ bụ

Anjikọ
Benyemakangwaa
CỌ
Dngwaa
View Explanation & Discuss
Question 102
jamb 2021

Dịịpụta ọnuọgụgụ a bụ 60 n'Igbo. Iri

Aisii na efu
Bisii na ọtụt
Cisii
Dna isii
View Explanation & Discuss
Question 103
jamb 2021

How do you greet someone who is working?

AỊjẹ ọma
BDaalụ
CJisie ike
DNdewo
View Explanation & Discuss
Question 104
jamb 2021

Which one is the Igbo staple food?

ARice (osikapa)
BBeans (agwa)
CCassava (akpụ)
DGarri (gba)
View Explanation & Discuss
Question 105
jamb 2021

Ọlee nke bụ nnochiahịa ebe a? Ha zụtara ewụ ọcha ụnyaahụ. Ọjị

Aọcha
BEwụ
CHa
Dụnyaahụ
View Explanation & Discuss
Question 106
jamb 2021

Ehee ka ị na-aga?

AAnyị na-aga njem
BMụ na ha na-aga njem
CỌ na-abịa
DAna m aga akwụkwọ
View Explanation & Discuss
Question 107
jamb 2021

Ọtụ puku, narị abụọ na anọ pụtara

A1,204
B1,402
C1,040
D1,002
View Explanation & Discuss
Question 108
jamb 2021

Ọlee the "one million" pụtara n'asụsụ Igbo?

AỌtụ nde
BỌtụ narị
CIri
DỌtụ puku
View Explanation & Discuss
Question 109
jamb 2021

Gịnị ka a na-akpọ ship n'Igbo?

AỤgbọ ala
BỤgbọ mmiri
CỤgbọ ọlọkọ
DỤgbọelu
View Explanation & Discuss
Question 110
jamb 2021

Nnamdi ______ ụlọ ọma ahụ.

Anyara
Brụrụ
Cgbụrụ
Dkụrụ
View Explanation & Discuss
Question 111
jamb 2021

Họpụta nke bụ 55 n'Igbo. Iri ise

Ana ise
Bọtụt
Cise na ise ise
Dna ise ise
View Explanation & Discuss
Question 112
jamb 2021

Afọ ọle ka ị gbara ugbu a?

AỌ gbara afọ
BAgbara m afọ iri
CHa gbara afọ isii
DỊ gbara afọ iri
View Explanation & Discuss
Question 113
jamb 2021

Gịnị bụ ntụgharị asụsụ Igbo maka '100'?

Ande
Bnarị
CIjeri
Dpuku
View Explanation & Discuss
Question 114
jamb 2021

Which of these is not a state in Igboland?

AAbia State
BEbonyi State
CEdo State
DEnugu State
View Explanation & Discuss
Question 115
jamb 2021

Họpụta nke bụ 23 n'Igbo. Iri abụọ na

Aise
Batọ
Canọ
Dabụọ
View Explanation & Discuss
Question 116
jamb 2021

Ana m eri nri

AWe were eating
BI am dancing for food
CThey are eating food
DI am eating food
View Explanation & Discuss
Question 117
jamb 2021

Ụzọ adireesi ọle ka leta anamachọọrọ nwere?

AỌtụ
BAbụọ
CAtọ
DAnọ
View Explanation & Discuss
Question 118
jamb 2021

Write 260 in Igbo. Narị abụọ na

Airi isii
Bisii isii
Cisii
Ditoọlụ
View Explanation & Discuss
Question 119
jamb 2021

Ọlee aha ụlọakwụkwọ ụnu?

AỤlọakwụkwọ ụnu bụ GSS
BGSS bụ ụlọakwụkwọ ya
CAha ụlọakwụkwọ anyị bụ GSS
DỌ gụchara na GSS
View Explanation & Discuss
Question 120
jamb 2021

How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?

AỊjẹ ọma
BNdewo
CNdọ
DDaalụ
View Explanation & Discuss
Question Navigator
Current
MathsFaculty