Igbo Past Questions

Study and practice Igbo past questions with answers and detailed explanations. Then test your knowledge using our interactive CBT practice platform and prepare confidently for your upcoming examinations.

40 questions JAMB 284 CUSTOM 1
Download PHP app Ask a Question Check Syllabus Past Question Videos Topic Video Lessons

Take a test

Past Questions

40 questions
Question 1 of 20 40 total questions
Question 1
jamb 2022

How do you say "Good night" in Igbo?

ANbọọla chị
BEhihiẹ ọma
CKa ọ mesịa
DKa chị bọọ
View Explanation & Discuss
Question 2
jamb 2022

In Igbo, how do you invite somebody to come and join you in eating?

AGaa rie nri
BỊ ga-eri nri
CBịa rie nri
DNọdụ rie nri
View Explanation & Discuss
Question 3
jamb 2022

Ọlee aha nwanne gị nwoke? Aha

Am bụ Musa
Bya bụ Emeka
Canyị bụ Ebikina
Dha bụ Biodun
View Explanation & Discuss
Question 4
jamb 2022

Kedụ maka ahụ gị?

AAdị m mma
BAnyị dị mma
CHa dị mma
DỊ dị mma
View Explanation & Discuss
Question 5
jamb 2022

Kedu aha ala anyị? Aha ala

Aha bụ Maiduguri
Bm bụ Enugu
Cgị bụ Ibadan
Danyị bụ Naijiria
View Explanation & Discuss
Question 6
jamb 2022

Kedu aha gị?

AAnyị bụ Amina
BHa bụ Musa
CAha m bụ Ụche
DGị bụ Emeka
View Explanation & Discuss
Question 7
jamb 2022

Ana m eri nri. Translate this sentence to English.

AI am dancing for food
BAll were eating
CI am eating food
DThey are eating food
View Explanation & Discuss
Question 8
jamb 2022

How do you greet someone who is working?

ADaalụ
BỊjẹ ọma
CJisie ike
DNdewo
View Explanation & Discuss
Question 9
jamb 2022

How do you greet somebody who is returning from a journey in Igbo?

ANnọọ
BỊjẹ ọma
CDaalụ
DNdewo
View Explanation & Discuss
Question 10
jamb 2022

What name is scorpion called in Igbo?

AAwo
BAgwọ
CAhụhụ
DAkpị
View Explanation & Discuss
Question 11
jamb 2022

What name is 'Agwọ' called in English?

ACrocodile
BSnake
CLizard
DPython
View Explanation & Discuss
Question 12
jamb 2022

Ọlee aha ụlọakwụkwọ ụnu?

AỤlọakwụkwọ ha bụ GSS
BGSS bụ ụlọakwụkwọ ya
CỌ gụchara na GSS
DAha ụlọakwụkwọ anyị bụ GSS
View Explanation & Discuss
Question 13
jamb 2022

Afọ ọle ka ị gbara ugbu a?

AHa gbara afọ isii
BỊ gbara afọ iri
CỌ gbara afọ iri
DAgbara m afọ iri
View Explanation & Discuss
Question 14
jamb 2022

Ụlọ ọle ka nna gị nwere?

AM nwere ụlọ abụọ
BAnyị nwere ya anọ
CNna m nwere ụlọ abụọ
DHa nwere ụlọ anọ
View Explanation & Discuss
Question 15
jamb 2022

Kedụ maka nne gị?

AỌ mara mma
BHa dị mma
CAnyị dị mma
DỌ dị mma
View Explanation & Discuss
Question 16
jamb 2022

Ebee ka ị na-aga?

AAna m aga akwụkwọ
BAnyị na-aga njem
CHa na-abịa
DMụ na ha na-aga njem
View Explanation & Discuss
Question 17
jamb 2022

Kedu ihe Aminu na-aga ịme?

AỊzụ ahịa
BỊlegharị anya
CỊhụ ọgbụnịgwẹ
DỊlụ ọgụ
View Explanation & Discuss
Question 18
jamb 2022

Họpụta ụbọchị Tunde ga-alọghachị. Ụbọchị ahịa

Aeke
Bnkwọ
Cafọ
Dekeorie
View Explanation & Discuss
Question 19
jamb 2022

Ọlee ụbọchị Aminu ga-alọghachị?

ANkwọ
BEke
CAfọkwa
DAfọ
View Explanation & Discuss
Question 20
jamb 2022

Họpụta ọbọdọ a kpọrọ aha na mkparịtaụka a

ALagos
BIbadan
CAbuja
DKafanchan
View Explanation & Discuss
Question Navigator
Current
MathsFaculty